Mark 1:31 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs gara nso ebe nwanyị a dina, jide ya nꞌaka, selie ya elu inyere ya aka ịnọdụ ala. Otu mgbe ahụ, ahụ ọkụ ahụ kwụsịrị. Nwanyị ahụ bilikwara gaa siere ha nri anyasị.
Igbo 2006
O we jekuru ya, jide ya n'aka, palie ya; aru-ọku ahu we rapu ya, ọ nējere ha ozi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gakwuru ya, jide ya nʼaka selite ya elu. Ahụ ọkụ ahụ hapụrụ ya. Ọ malitekwara ile ha ọbịa.