Mark 1:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌanyasị ahụ kwa, a pụrụ ịsị na ndị nile bi na Kapanọm zukọrọ nꞌihu ụlọ ahụ ịhụ Jisọs na ịnụ okwu si ya nꞌọnụ na-apụta.
Igbo 2006
Obodo ahu dum we zukọ n'ọnu-uzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Obodo ahụ niile gbakọrọ nʼọnụ ụzọ.