Mark 1:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe chi bọziri Saịmọn na ndị ọzọ nọ nꞌụlọ ahụ chọgharịrị ya, ma ha ahụghị ya. Ha pụrụ jegharịa ịchọ ya.
Igbo 2006
Saimon na ndi ya na ha nọ we b͕aso Ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Saimọn na ndị ya na ha nọ pụrụ na-achọgharị ya.