Mark 1:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe oge nta gasịrị, ha hụrụ ya, gwa ya okwu sị, “Lee na ndị mmadụ jupụtara nꞌihu ụlọ ahụ na-eche gị!”
Igbo 2006
ha we chọta Ya, si Ya, Madu nile nāchọ Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mgbe ha hụrụ ya, ha sịrị ya, “Mmadụ niile na-achọgharị gị!”