Mark 1:38 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs gwara ha sị, “Ka anyị gaanụ ebe ọzọ, ka anyị gaanụ nꞌobodo ndị ọzọ dị anyị gburugburu, ka m kwusaakwara ha ozi ọma. Ọ bụ nꞌihi nke a ka m ji bịa.”
Igbo 2006
O we si ha, Ka ayi ga ebe ọzọ n'obodo nile so nka, ka M'kwusa kwa n'ebe ahu; n'ihi na ọ bu ime nka ka M'putara.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ zaghachiri ha sị, “Ka anyị gaanụ ebe ọzọ, nʼobodo ndị ọzọ dị anyị gburugburu, ka m zisakwaara ha oziọma. Ọ bụ nʼihi nke a ka m ji bịa.”