Mark 1:41 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs nwere ọmiko nꞌahụ ya. O setipụrụ aka ya metụ onye ekpenta ahụ aka sị ya, “Achọrọ m ka ị dị ọcha, dịkwa ọcha.”
Igbo 2006
O we nwe ọmiko, setipu aka-Ya, metu ya, si ya, Anamachọ; ka eme ka i di ọcha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe o jupụtara nʼọmịiko, Jisọs setịpụrụ aka ya metụ ya sị, “Achọrọ m, dị ọcha!”