Mark 1:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ndị mmadụ na-abịakwute ya, Jọn kwusaara ha na-asị, “Ọ dị nwoke dị ukwuu ga-abịa nꞌoge na-adịghị anya. Ọ dị ukwuu karịa m. Ọ dị nnọọ ukwuu na enweghị m ike ịtọpụ eriri e jiri kechie akpụkpọ ụkwụ ya.
Igbo 2006
Ọ nēkwusa kwa, si, Onye kam ike nābia n'azum, Onye m'nērughi iruru ala itọpu eriri akpukpọ-ukwu-Ya abua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O kwusara sị: “Onye dị ike karịa m na-abịa nʼazụ m. Onye m na-erughị ihudata ala tọpụ eriri akpụkpọụkwụ ya.