Mark 1:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Otu ụbọchị, Jisọs sitere Nazaret obodo dị nꞌime Galili bịa nꞌosimiri Jọdan. Ọ bịara ka Jọn mee ya baptizim. Jọn mekwara ya baptizim.
Igbo 2006
O rue na mb͕e ahu, Jisus siri na Nazaret nke Galili bia, Jọn we mee Ya baptism nime Jọdan.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼoge ahụ, Jisọs sitere na Nazaret nke Galili bịa nʼosimiri Jọdan, ebe Jọn mere ya baptizim.