Mark 10:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, Jisọs sitere Kapanọm pụọ gaa nꞌakụkụ Judia, ebe dị nꞌakụkụ ọwụwa anyanwụ osimiri Jọdan. Ọ bụladị nꞌebe a, igwe mmadụ bịakwutere ya. Dị ka o si emekwa ebe ọ bụla ọ gara, Jisọs ziri ha ihe.
Igbo 2006
O we si n'ebe ahu bilie, bia n'ókè-ala Judia, ya na ofè ọzọ nke Jọdan: ìgwè madu nile we zukọ ọzọ n'ebe Ọ nọ; ka O siri eme, O we nēzí ha ihe ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ hapụrụ ebe ahụ gaa nʼobodo ndị dị na mpaghara Judịa ma gafeekwa nʼofe Jọdan. Igwe mmadụ bịakwutekwara ya, ọzọ, dị ka o si emekwa, o ziri ha ihe.