Mark 10:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Otu ụbọchị, ụfọdụ ụmụ nwanyị kuuru ụmụ ha na-abịakwute Jisọs ka o metụ ha aka gọzie ha. Ma mgbe ndị na-eso ụzọ ya hụrụ ha, ha chụpụrụ ụmụ nwanyị ndị a, gwa ha na o kwesịghị ka ha nye Jisọs nsogbu.
Igbo 2006
Ha we kutara Ya umu-ntakiri, ka O we metu ha aka: ma ndi nēso uzọ-Ya bara ha nba.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị mmadụ na-ekutere ya ụmụntakịrị ka o metụ ha aka, ma ndị na-eso ụzọ ya baara ha mba.