Mark 10:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Eziokwu ka m na-agwa unu, onye ọ bụla na-anabataghị alaeze Chineke dị ka ụmụaka ga-esi nabata ya, agaghị abanye nꞌime ya.”
Igbo 2006
N'ezie asim unu, Onye ọ bula nke nāgaghi-anara ala-eze Chineke dika nwatakiri, ọ gaghi-abà nime ya ma-ọli.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼeziokwu asị m unu, onye ọbụla nke na-agaghị anabata alaeze Chineke dị ka nwantakịrị agaghị aba nʼime ya.”