Mark 10:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs kuuru ụmụntakịrị ahụ nꞌaka ya. O bikwasịrị ha aka nꞌisi, gọzie ha.
Igbo 2006
O we kuru ha n'aka-Ya, bikwasi ha aka-Ya abua, we gọzie ha nke-ọma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, o kuuru ha nʼaka ya, bikwasị ha aka ya abụọ ma gọzie ha.