Mark 10:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Jisọs sitere nꞌebe ahụ na-apụ, otu nwoke gbaara ọsọ bịa gbuo ikpere nꞌihu ya. Ọ jụrụ Jisọs ajụjụ sị, “Ezi onye ozizi ọma, gịnị ka m ga-eme ka m nwee ike iketa ndụ ebighị ebi?”
Igbo 2006
Mb͕e ọ nāpu n'uzọ, otù onye we b͕akuru Ya, b͕uru Ya ikperè, jua Ya, si, Ezi Onye-ozizí, gini ka m'gēme ka m'we keta ndu ebighi-ebi?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ na-ebili njem, otu nwoke gbaara ọsọ bịa gbuo ikpere nʼihu ya. Ọ jụrụ ya sị, “Ezi onye ozizi ọma, gịnị ka m ga-eme ka m keta ndụ ebighị ebi?”