Mark 10:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs jụrụ ya, “Gịnị mere i ji na-akpọ m ezi mmadụ? Ọ dịghị onye ọ bụla bụ ezi mmadụ ma ọ bụghị nanị Chineke.
Igbo 2006
Ma Jisus siri ya, Gini mere i nākpọm ezi onye? ọ dighi onye ọ bula bu ezi onye ma-ọbughi otù Onye, bú Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ya, “Gịnị mere i ji akpọ m ezi mmadụ? Ọ dịghị onye ọbụla bụ ezi mmadụ ma ọ bụghị naanị Chineke.