Mark 10:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ụfọdụ dị Farisii bịara nꞌebe ọ nọ na-ezi ndị mmadụ ihe jụọ ya sị, “O ziri ezi ka nwoke gbaara nwụnye ya achọkwaghị m?” Ha jụrụ ya ajụjụ a nꞌihi na ha chọrọ ka ha site nꞌihe ọ ga-ekwu jide ya.
Igbo 2006
Ndi-Farisi we biakute Ya, jua Ya, si, Ò ziri ezi n'iwu ka nwoke rapu nwunye-ya? nānwa Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụfọdụ ndị Farisii bịara, ma nʼihi ị nwalee ya, ha jụrụ ya sị, “O ziri ezi nʼiwu ka nwoke gbaa nwunye ya alụkwaghị m?”