Mark 10:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nwoke ahụ zara sị ya, “Ee, Onye ozizi, amaara m ihe banyere ha. Edebezuchaala m ha nile siterị na mgbe m bụ nwanta.”
Igbo 2006
Ma ọ siri Ya, Onye-ozizí, ihe ndia nile ka m'ribara ama site n'okorọbia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị ya, “E, onye ozizi, Edebezuchaala m ha niile siterị na mgbe m bụ nwata.”