Mark 10:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe nwoke ahụ nụrụ ihe Jisọs kwuru, ihu ya gbarụrụ. O sitere nꞌebe ahụ pụọ nꞌobi ọjọọ. Nꞌihi na ọ bụ ọgaranya nke nwere ọtụtụ akụ na ụba.
Igbo 2006
Ma iru-ya b͕aruru n'okwu a, o we la na nwuta: n'ihi na ọ bu onye nwere ihe ri nne.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ nụrụ okwu a, ihu ya gbarụrụ. O sitere nʼebe ahụ pụọ na mwute, nʼihi na ọ bụ ọgaranya nke nwere ọtụtụ akụnụba.