Mark 10:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jisọs legharịrị anya gwa ndị na-eso ụzọ ya okwu sị, “Lee ka o siri bụrụ ihe rara ahụ na onye ọgaranya ga-abanye nꞌalaeze Chineke.”
Igbo 2006
Jisus we le anya buruburu, si ndi nēso uzọ-Ya, Le otú ọ diri ndi nwere àkù ike ibà n'ala-eze Chineke!
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs legharịrị anya gwa ndị na-eso ụzọ ya sị, “Lee ka o si bụrụ ihe rara ahụ na onye ọgaranya ga-abanye nʼalaeze Chineke.”