Mark 10:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Okwu a Jisọs kwuru juru ndị na-eso ụzọ ya anya. Ma Jisọs kwugharịkwara okwu ahụ ọzọ sị, “Ọ bụ nnọọ ihe rara ahụ na ndị ahụ na-atụkwasị obi ha na akụ na ụba ha ga-abanye alaeze Chineke.
Igbo 2006
Ma ibobo okwu-Ya nile nwuru ndi nēso uzọ-Ya n'aru. Ma Jisus za-kwa-ra ọzọ, si ha, Umum, le otú ọ diri ha ike ibà n'ala-eze Chineke, bú ndi wereworo obi-ha tukwasi n'àkù!
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Okwu ya tụrụ ndị na-eso ụzọ ya nʼanya, ma Jisọs gwakwara ha ọzọ sị, “Ụmụntakịrị, ọ bụ nnọọ ihe rara ahụ ịbanye nʼalaeze Chineke.