Mark 10:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌezie ọ dịịrị inyinya mfe isite nꞌanya agịga gafee, karịa onye ọgaranya ịbanya nꞌalaeze Chineke!”
Igbo 2006
Ọ dikariri camel nfé igabiga n'anya àgìgá, kari ọgaranya ibà n'ala-eze Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dịrị ịnyịnya kamel mfe isite nʼanya agịga gafee, karịa onye ọgaranya ịbanye nʼalaeze Chineke.”