Mark 10:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Okwu a Jisọs kwuru ugbo abụọ juru ndị na-eso ụzọ ya anya karịa. Ha sịrịtara onwe ha, “Ọ bụrụ na ọ ga-arara ndị ọgaranya ahụ ịbanye, onye kwanụ ka a ga-azọpụta?”
Igbo 2006
Ma ibobo nwubigara ha ókè n'aru, ha sirita onwe-ha, Onye kwa ka apuru izọputa?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Okwu a jubigara ha anya oke. Ha jụrịtara ibe ha sị, “Onye kwanụ ka a ga-azọpụta?”