Mark 10:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Jisọs lere ha anya sị ha, “Ọ bụrụ na anyị jiri anya mmadụ lee ya, ọ bụ ihe rara ahụ. Ma nꞌebe Chineke nọ, ihe nile dị mfe. Ọ dịghị ihe rara Chineke ahụ ime.”
Igbo 2006
Jisus lere ha anya, si, N'ebe madu nọ ọ bu ihe anāpughi íme, ma ọ bughi n'ebe Chineke nọ n'ihi na apuru ime ihe nile n'ebe Chineke nọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Jisọs lere ha anya sị ha, “Nʼebe mmadụ nọ, ọ bụ ihe rara ahụ. Ma nʼebe Chineke nọ, ihe niile dị mfe. Ọ dịghị ihe rara Chineke ahụ ime.”