Mark 10:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Pita zara ya sị, “Ugbu a anyị ahapụla ihe nile soro gị!”
Igbo 2006
Pita malitere isi Ya, Le, ayi onwe-ayi rapuru ihe nile, ayi esowo kwa Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Pita malitere ịgwa ya sị, “Anyị ahapụla ihe niile soro gị!”
Recommended Reading