Mark 10:33 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ gwara ha sị, “Ugbu a anyị na-aga Jerusalem. Nꞌebe ahụ ka a ga-arara mụ, bụ Nwa nke mmadụ, nye nꞌaka ndị isi nchụaja na ndị ozizi iwu. Ha ga-ama m ikpe ọnwụ, nyefee m nꞌaka ndị mba ọzọ ka ha gbuo m.
Igbo 2006
si, Le, ayi nārigoro Jerusalem; agārara kwa Nwa nke madu nye n'aka ndi-isi-nchu-àjà na ndi-ode-akwukwọ; ha gāma kwa Ya ikpe ọnwu, rara Ya nye n'aka ndi mba ọzọ:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị, “Leenụ, anyị na-aga Jerusalem, ebe a ga-arara Nwa nke Mmadụ nyefee nʼaka ndịisi nchụaja na ndị ozizi iwu. Ha ga-ama ya ikpe ọnwụ, nyefekwa ya nʼaka ndị mba ọzọ.