Mark 10:34 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị a ga-enyefe m nꞌaka ha, ga-eji m mee ihe ọchị. Ha ga-agbụ m asụ, pịakwa m ihe. Emesịa ha ga-egbukwa m. Ma mgbe ụbọchị atọ gasịrị, aga m esite nꞌọnwụ bilie.”
Igbo 2006
ha gēme kwa Ya ihe-ọchi, busa Ya ọnu-miri, pia Ya ihe, b͕ue Ya: Ọ gēsi kwa n'ọnwu bilie mb͕e ubọchi atọ gasiri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha ga-akwa ya emo, gbụsakwa ya ọnụ mmiri asụ, pịa ya ihe ma gbukwaa ya. Ma mgbe ụbọchị atọ gasịrị, ọ ga-esite nʼọnwụ bilie.”