Mark 10:35 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ, Jemes na Jọn ụmụ Zebedi bịakwutere Jisọs. Ha sịrị ya, “Onye ozizi, ọ dị otu ihe anyị chọrọ ka i meere anyị.”
Igbo 2006
Jemes na Jọn, bú umu Zebedi, we biakute Ya, si Ya, Onye-ozizí, ayi nāchọ ka I mere ayi ihe ọ bula ayi gāriọ Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jemis na Jọn ụmụ Zebedi bịakwutere ya. Ha sịrị ya, “Onye ozizi, anyị chọrọ ka i meere anyị ihe ọbụla anyị rịọrọ.”