Mark 10:37 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha zara sị ya, “Nꞌoge ahụ, mgbe ị ga-abụ eze, nọkwasị nꞌocheeze gị, anyị chọrọ ịnọdụ nꞌakụkụ gị, otu onye nꞌime anyị nꞌoche dị nꞌakụkụ aka nri gị, onye ọzọ, nꞌoche dị nꞌaka ekpe gị.”
Igbo 2006
Ha we si Ya, Me ayi ka ayi nọdu, otù n'aka-nri-Gi, otù n'aka-ekpe, n'ebube-Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha sịrị ya, “Kwere ka otu onye nʼime anyị nọrọ nʼaka nri gị, onye nke ọzọ nʼaka ekpe gị nʼime ebube gị.”