Mark 10:38 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs sịrị ha, “Echeghị m na unu ghọtara ihe unu na-arịọ ka m meere unu. Ùnu chere na unu pụrụ ịṅụ site nꞌiko ilu nke obi ọjọọ, nke mụ onwe m na-aga ịṅụ? Ùnu chere na unu pụrụ ịnagide ụdị ahụhụ nile nke ga-abịakwasị m?”
Igbo 2006
Ma Jisus siri ha, Unu amataghi ihe unu nāriọ. Ùnu puru iṅu iko ahu nke Mu onwem nāṅu? ma-ọbu ka eme unu baptism ahu dika anēme Mu onwem?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Jisọs sịrị ha, “Unu amataghị ihe unu na-arịọ. Unu pụrụ ịṅụ iko ahụ mụ onwe m ga-aṅụ maọbụ bụrụ ndị a ga-eme ụdị baptizim a ga-eme m?”