Mark 10:39 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha zara sị ya, “Ee, Onyenwe anyị, anyị pụrụ ime ihe ndị a nile.” Ma Jisọs zara sị ha, “Nꞌezie, unu ga-enwe ike ṅụọ site nꞌiko ahụ, nke m ga-aṅụ, unu ga-enwekwa ike hụọ ụdị ahụhụ nke m na-aga ịhụ.
Igbo 2006
Ha we si Ya, Ayi puru. Jisus we si ha, Iko Mu onwem nāṅu ka unu gaṅu; baptism nke anēme Mu onwem ka agēme kwa unu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha zaghachiri ya, “Anyị pụrụ.” Jisọs sịrị ha, “Unu ga-aṅụ iko m ga-aṅụ, a ga-emekwa unu baptizim nke a ga-eme m.