Mark 10:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha zara sị ya, “Mosisi kwenyere ka nwoke dee akwụkwọ achọkwaghị m nye nwụnye ya, ma ọ bụrụ na ọ chọkwaghị ịlụ ya ọzọ.”
Igbo 2006
Ha we si, Moses kwere ka ede akwukwọ nkewa, ka arapu kwa ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha sịrị, “Mosis kwenyere ka nwoke dee asambodo alụkwaghị m, nye nwunye ya ma zilaga ya.”