Mark 10:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ọ bụghị m ka ọ dịrị ikwu onye ga-anọ nꞌaka nri m, ma ọ bụ nꞌaka ekpe m. Chineke ekpebielarị ndị ga-anọ nꞌebe ndị a.”
Igbo 2006
ma inọdu n'aka-nrim ma-ọbu n'aka-ekpem abughi nkem inye: kama ọ diri ndi edoziworo ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ịnọdụ nʼaka nri m maọbụ nʼaka ekpe m abụghị ihe dịrị m inye, kama ọnọdụ ndị a dịịrị ndị a kwadooro ha.”