Mark 10:41 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ndị na-eso ụzọ iri ahụ fọdụrụ nụrụ ihe Jemes na Jọn na-arịọ Jisọs ka o meere ha, iwe were ha nke ukwuu megide ụmụnne abụọ ahụ.
Igbo 2006
Mb͕e ndi-ozi iri fọduru nuru ya iwe we malite iwe ha nke-uku n'ihi Jemes na Jọn.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe mmadụ iri ndị ọzọ nụrụ nke a, iwe jupụtara ha obi nʼihi Jemis na Jọn.

Recommended Reading