Mark 10:42 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Jisọs kpọkọtara ha nile sị ha, “Dị ka unu onwe unu maara, ndị eze ụwa a, na ndị a maara aha ha, na-eji aka ike achị ndị nọ nꞌokpuru ha.
Igbo 2006
Jisus we kpọ ha biakute Ya, si ha, Unu amatawo na ndi aguru ibu ndi-isi nke mba nile ọzọ nēme ha dika ndi nwe ha; ndi uku ha nāchi kwa ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Jisọs kpọkọtara ha niile sị ha, “Dị ka unu onwe unu maara, ndị eze nke ndị mba ọzọ, na ndị a maara aha ha, na-eji aka ike na-achị ndị nọ nʼokpuru ha.