Mark 10:44 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onye ọ bụla kwa chọrọ ịbụ onye dị ukwuu karịa unu nile, kwesịrị ịbụ onye na-ejere onye ọ bụla nꞌime unu ozi.
Igbo 2006
ọzọ, onye ọ bula nke nāchọ ka ọ buru onye-isi n'etiti unu, ọ gabu orù unu nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla nke chọrọ ịbụ onye mbụ nʼetiti unu, ga-abụ ohu mmadụ niile.