Mark 10:45 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na mụ onwe m, Nwa nke mmadụ, abịaghị nꞌụwa ka ndị mmadụ jeere m ozi. Kama abịara m ijere ndị mmadụ ozi, na inye ndụ m ka ọ bụrụ ihe a ga-eji gbapụta ọtụtụ mmadụ.”
Igbo 2006
N'ihi na Nwa nke madu Onwe-ya abiaghi ka ejere Ya ozi, kama ka O je ozi, ka O were kwa ndu-Ya nye ka ọ buru ihe-nb͕aputa n'ọnọdu ọtutu madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na Nwa nke Mmadụ abịaghị ka e jeere ya ozi. Kama ka o jee ozi ma nyekwa ndụ ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta nke ọtụtụ mmadụ.”