Mark 10:48 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọtụtụ mmadụ baara ya mba sị ya, “Mechie ọnụ gị!” Ma Batimiọs nọgidere na-eti mkpu na-asị, “Nwa Devidi, meere m ebere!”
Igbo 2006
Ọtutu madu we bara ya nba, ka o kpuchie ọnu-ya: ma o tikariri nkpu nke-uku, si, Nwa Devid, merem ebere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọtụtụ mmadụ bara ya mba ka o mechie ọnụ. Ma ọ nọgidesịrị ike na-eti mkpu na-asị, “Nwa Devid, meere m ebere!”