Mark 10:49 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs kwụsịrị gwa ndị mmadụ okwu sị, “Kpọọnụ ya!” Ha kpọrọ onye ìsì ahụ sị, “Enyi, taa bụrụ gị ụbọchị ọma. Bilie ọtọ, ọ na-akpọ gị!”
Igbo 2006
Jisus we guzo, si, Kpọnu ya. Ha we kpọ onye-ìsì ahu, si ya, Nwe obi ike: bilie, Ọ nākpọ gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs kwụsịrị kwuo sị, “Kpọọnụ ya.” Ya mere ha kpọrọ onye ìsì ahụ, sị ya, “Mesaa ihu gị bilie nʼụkwụ gị, ọ na-akpọ gị.”