Mark 10:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs jụrụ ha sị, “Ùnu maara ihe mere Mosisi jiri nye unu iwu dị otu ahụ? Ọ bụ nꞌihi na unu bụ ndị afọ tara mmiri.
Igbo 2006
Ma Jisus siri ha, N'ihi obi-etili-unu ka o dere unu iwu a n'akwukwọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ha, “Ọ bụ nʼihi na obi unu siri ike nke ukwuu ka o ji deere unu iwu a.