Mark 10:51 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs jụrụ ya sị, “Gịnị ka ị chọrọ ka m meere gị?” Batimiọs zara sị, “Onye ozizi, arịọ m gị, achọrọ m ịhụ ụzọ!”
Igbo 2006
Jisus we za ya, si, Gini ka i nāchọ ka M'mere gi? Onye-ìsì ahu we si ya, Rabonai, ka eme ka m'hu uzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ya, “Gịnị ka ị chọrọ ka m meere gị?” Onye ìsì ahụ sịrị ya, “Onye ozizi m, achọrọ m ka m hụ ụzọ.”