Mark 10:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Na mbụ, mgbe Chineke kere nwoke na nwanyị, o sighị otu a dịrị. Chineke mere nwoke na nwanyị ka e jikọtaa ha nꞌotu, ka ha abụọ bụrụ otu nꞌọlụlụ di na nwụnye.
Igbo 2006
Ma site na nmalite òkìkè uwa, Nwoke na nwanyi ka O mere ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma na mmalite nke okike ụwa, Chineke ‘kere ha nwoke na nwanyị.’