Mark 11:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ha bịaruru nso Jerusalem, ha rutere obodo nta Betfeji nke dị na Betani. Emesịa, ha bịarutere ugwu olivu. Nꞌebe ahụ ka Jisọs zipụrụ mmadụ abụọ nꞌime ndị na-eso ụzọ ya.
Igbo 2006
Mbe ha nābiaru Jerusalem nso, rue Betfagi na Betani nso, n'uzọ ugwu Olive, o we ziga madu abua n'etiti ndi nēso uzọ-Ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha na-abịaru Jerusalem nso, ha rutere Betfeji na Betani nʼUgwu Oliv. Jisọs zipụrụ mmadụ abụọ nʼime ndị na-eso ụzọ ya.