Mark 11:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌanyasị ụbọchị ahụ, Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya hapụrụ Jerusalem pụọ.
Igbo 2006
Mb͕e ọ bula o ruru anyasi Ọ nēsi n'obodo apu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe uhuruchi bịara, Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya siri nʼobodo ahụ pụọ.