Mark 11:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ gwara ha sị, “Gaanụ nꞌime obodo nta dị nꞌihu anyị. Mgbe unu na-abanye nꞌime obodo ahụ, unu ga-ahụ nwa inyinya ibu, nke onye ọ bụla na-arịkwasịbeghi nꞌelu ya. Tọpụnụ ya nꞌagbụ kpụtara m ya.
Igbo 2006
si ha, Jenu n'obodo ntà nke di na ncherita-iru unu: ngwa ngwa mb͕e unu nābà nime ya, unu gāhu nwa-inyinya-ibu elibeworo, nke madu ọ bula akānọkwasighi; tọpunu ya, sekputa ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ gwara ha sị, “Gaanụ nʼime obodo nta dị nʼihu unu. Mgbe unu na-abanye nʼime ya, unu ga-ahụ nwa ịnyịnya e kedoro nʼebe ahụ nke onye ọbụla na-arịkwasịbeghị nʼelu ya. Tọpụnụ ya nʼagbụ, kpụtaranụ m ya.