Mark 11:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌoge a ha erutela Jerusalem ọzọ. Mgbe Jisọs nọ na-ejegharị nꞌime ụlọ nsọ ukwu ahụ, ndị isi nchụaja na ndị ozizi iwu na ndị okenye ndị Juu bịakwutere ya.
Igbo 2006
Ha we bia rue Jerusalem ọzọ: mb͕e Ọ nējeghari n'ulo uku Chineke, ndi-isi-nchu-àjà na ndi-ode-akwukwọ na ndi-okenye we biakute Ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha rutere Jerusalem ọzọ, ọ nọ na-ejegharị nʼime ogige ụlọnsọ ukwu ahụ, ndịisi nchụaja, na ndị ozizi iwu na ndị okenye ndị Juu bịakwutere ya.