Mark 11:28 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha jụrụ ya ajụjụ sị, “Ebee ka i si nweta ike i ji eme ihe ndị a ị na-eme? Onye nyere gị ike ime ha?”
Igbo 2006
ha we si Ya, Ọ̀ bu n'aha ike gini ka I nēme ihe ndia? ma-ọbu ònye nyere Gi ike a ka I we me ihe ndia?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha sịrị ya, “Olee ikike i ji eme ihe ndị a ị na-eme? Onye nyere gị ikike ime ha?”