Mark 11:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ọ bụrụ na onye ọ bụla ajụọ unu ihe mere unu jiri na-atọpụ ya nꞌagbụ, sịnụ onye ahụ, na ọ dị nna unu ukwu mkpa. Anyị ga-akpụghachi ya ma emesịa.”
Igbo 2006
Ọ buru kwa na onye ọ bula si unu, Gini mere unu nēme nka? sinu, Ọ di Onye-nwe-ayi nkpà; ngwa ngwa Ọ gēzighachi ya n'ebe a ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na onye ọbụla asị unu, ‘Gịnị mere unu ji na-atọpụ ya nʼagbụ?’ sịnụ onye ahụ, ‘Ọ dị Onyenwe anyị mkpa, ọ ga-akpụghachitekwa ya ngwangwa.’ ”