Mark 11:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nke a bụ ajụjụ Jisọs jụrụ ha, “Ònye zitere Jọn omee baptizim? Ò bụ Chineke ka ọ bụ onye ọzọ? Gwanụ m!”
Igbo 2006
Baptism nke Jọn, ò sitere n'elu-igwe, ma-ọbu na ò sitere n'aka madu? zanum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Baptizim nke Jọn, o sitere nʼeluigwe ka ọ bụ nʼaka mmadụ? Gwanụ m.”