Mark 11:32 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụrụkwa na anyị asị na ọ bụghị Chineke zitere ya, anyị na-etinye onwe anyị na nsogbu, nꞌihi na igwe mmadụ ndị a ga-ebido ọgba aghara.” Nꞌihi na ndị mmadụ kweere na Jọn bụ onye amụma.
Igbo 2006
Ma àyi gāsi kwa, O sitere n'aka madu? ha nātu egwu ndi-Ju: n'ihi na madu nile guru Jọn na ọ bu onye-amuma n'ezie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ bụrụ na anyị asị, ‘O sitere nʼaka mmadụ.’ ” (Ha na-atụ egwu ndị mmadụ, nʼihi na ha niile kwenyere na Jọn bụ onye amụma nʼezie.)