Mark 11:33 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere ha zara Jisọs sị ya, “Anyị enweghị ike ịsa ajụjụ gị. Anyị amaghị.” Jisọs zakwara sị ha, “Mgbe ahụ mụ onwe m agakwaghị agwa unu onye nyere m ike ịrụ ọrụ ndị a nile.”
Igbo 2006
Ha we za Jisus, si, Ayi amataghi. Jisus we si ha, Mu onwem agaghi-agwa kwa unu aha ike M'ji eme ihe ndia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere ha zara Jisọs sị, “Anyị amaghị.” Jisọs zaghachikwara ha sị, “Agakwaghị m agwa unu ụdị ikike m ji na-eme ihe ndị a.”