Mark 11:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị ahụ e ziri ozi gara nꞌobodo nta ahụ, hụ inyinya ibu ebe Jisọs sị na ha ga-ahụ ya. E kenyere ya nꞌosisi dị nꞌihu otu ụlọ. Mgbe ndị ahụ bidoro ịtọpụ ya,
Igbo 2006
Ha we je, hu nwa-inyinya-ibu elibere n'ọnu-uzọ n'èzí n'amá; ha we tọpu ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha ruru ma hụ otu nwa ịnyịnya e kedoro nʼakụkụ ụzọ, nʼihu otu ụlọ nke dị nʼama. Dị ka ha na-atọpụ ya,